2 Ndị Eze 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hezekaya wee nata ndị ozi ahụ akwụkwọ ozi ahụ wee gụọ ya.+ E mesịa, Hezekaya gbagooro n’ụlọ Jehova wee gbasaa ya n’ihu Jehova.+ Nehemaya 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, Sanbalat+ ziteere m onye na-ejere ya ozi, kwuo otu ihe ahụ nke ugboro ise ya, o jikwa akwụkwọ ozi a na-emechighị emechi.
14 Hezekaya wee nata ndị ozi ahụ akwụkwọ ozi ahụ wee gụọ ya.+ E mesịa, Hezekaya gbagooro n’ụlọ Jehova wee gbasaa ya n’ihu Jehova.+
5 N’ikpeazụ, Sanbalat+ ziteere m onye na-ejere ya ozi, kwuo otu ihe ahụ nke ugboro ise ya, o jikwa akwụkwọ ozi a na-emechighị emechi.