Nehemaya 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha niile na-anwa imenye anyị egwu, sị: “Ha ga-enwe nkụda aka+ n’ọrụ ahụ, nke ga-eme ka a ghara ịrụcha ya.” Ma ugbu a, mee ka aka m dị ike.+
9 N’ihi na ha niile na-anwa imenye anyị egwu, sị: “Ha ga-enwe nkụda aka+ n’ọrụ ahụ, nke ga-eme ka a ghara ịrụcha ya.” Ma ugbu a, mee ka aka m dị ike.+