20 Delaịla wee sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala ime gị ihe!” O wee teta n’ụra, sị: “M ga-apụ dị ka m na-emebu+ wee gbụrụ onwe m.” Ma ọ maghị na ọ bụ Jehova si n’ebe ọ nọ pụọ.+
13 Ọ dịghị ọnwụnwa bịakwasịrị unu nke na-abụghị nke na-abịara ụmụ mmadụ.+ Ma Chineke kwesịrị ntụkwasị obi,+ ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu gabiga ihe unu pụrụ idi,+ kama mgbe ọnwụnwa bịara, ọ ga-emere unu ụzọ mgbapụ,+ ka unu wee nwee ike idi ya.