2 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Manase+ gbara afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hefziba.
21 Manase+ gbara afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hefziba.