1 Ihe E Mere 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jotam amụọ Ehaz,+ Ehaz amụọ Hezekaya,+ Hezekaya amụọ Manase,+ 2 Ihe E Mere 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Manase+ gbara afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Ekliziastis 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ala, olee otú ọ ga-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwatakịrị,+ ndị isi gị anọrọkwa na-eri ihe ọbụna n’ụtụtụ? Matiu 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hezekaya amụọ Manase;+Manase+ amụọ Emọn;+Emọn+ amụọ Josaya;
16 Ala, olee otú ọ ga-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwatakịrị,+ ndị isi gị anọrọkwa na-eri ihe ọbụna n’ụtụtụ?