2 Ihe E Mere 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị ala ahụ wee kpọrọ Jehoahaz+ nwa Josaya mee ya eze na Jeruselem n’ọnọdụ nna ya.+