1 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ. Jeremaya 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Shalọm+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, onye na-achị n’ọnọdụ Josaya nna ya,+ bụ́ onye si ebe a pụọ, ‘Ọ gaghị alọta ebe a ọzọ.
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.
11 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Shalọm+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, onye na-achị n’ọnọdụ Josaya nna ya,+ bụ́ onye si ebe a pụọ, ‘Ọ gaghị alọta ebe a ọzọ.