2 Ndị Eze 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị na-ejere ya ozi wee buru ya n’ozu n’ụgbọ ịnyịnya, si na Megido buru ya lọta Jeruselem+ wee lie ya n’ili ya. Ndị ala ahụ wee kpọrọ Jehoahaz+ nwa Josaya, tee ya mmanụ ma mee ya eze n’ọnọdụ nna ya. 2 Ihe E Mere 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị ala ahụ wee kpọrọ Jehoahaz+ nwa Josaya mee ya eze na Jeruselem n’ọnọdụ nna ya.+
30 Ndị na-ejere ya ozi wee buru ya n’ozu n’ụgbọ ịnyịnya, si na Megido buru ya lọta Jeruselem+ wee lie ya n’ili ya. Ndị ala ahụ wee kpọrọ Jehoahaz+ nwa Josaya, tee ya mmanụ ma mee ya eze n’ọnọdụ nna ya.