2 Ndị Eze 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka ha nyefeekwa ya ndị na-arụ ọrụ+ ahụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị a họpụtara ahọpụta, ka ha wee nye ya ndị ahụ na-arụ ọrụ ahụ, bụ́ ndị nọ n’ụlọ Jehova, ka ha rụzie ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ,+
5 ka ha nyefeekwa ya ndị na-arụ ọrụ+ ahụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị a họpụtara ahọpụta, ka ha wee nye ya ndị ahụ na-arụ ọrụ ahụ, bụ́ ndị nọ n’ụlọ Jehova, ka ha rụzie ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ,+