2 Ndị Eze 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam na Akbọ na Shefan na Asaya wee gakwuru Họlda onye amụma nwaanyị+ bụ́ nwunye Shalọm nwa Tikva nwa Hahas, onye na-elekọta uwe,+ mgbe o bi na Jeruselem n’ógbè nke abụọ; ha wee gwa ya okwu.+
14 Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam na Akbọ na Shefan na Asaya wee gakwuru Họlda onye amụma nwaanyị+ bụ́ nwunye Shalọm nwa Tikva nwa Hahas, onye na-elekọta uwe,+ mgbe o bi na Jeruselem n’ógbè nke abụọ; ha wee gwa ya okwu.+