2 Ihe E Mere 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+ 2 Ihe E Mere 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O dozikwara ebe ịchụàjà Jehova+ wee malite ịchụ àjà udo+ na àjà ekele+ n’elu ya. O wee gwa Juda ka ha fee Jehova bụ́ Chineke Izrel ofufe.+
12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+
16 O dozikwara ebe ịchụàjà Jehova+ wee malite ịchụ àjà udo+ na àjà ekele+ n’elu ya. O wee gwa Juda ka ha fee Jehova bụ́ Chineke Izrel ofufe.+