Ọpụpụ 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ otú a ka unu ga-esi rie ya, unu ga-eke ihe n’úkwù,+ yiri akpụkpọ ụkwụ+ ma jiri mkpara n’aka; unu ga-erikwa ya ọkụ ọkụ. Ọ bụ ememme ngabiga Jehova.+ Levitikọs 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ọnwa mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ ná mgbede, ka a ga-emere Jehova ememme ngabiga.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ụmụ Izrel ga-akwadebe àjà ememme ngabiga+ n’oge ya a kara aka.+
11 Ọ bụ otú a ka unu ga-esi rie ya, unu ga-eke ihe n’úkwù,+ yiri akpụkpọ ụkwụ+ ma jiri mkpara n’aka; unu ga-erikwa ya ọkụ ọkụ. Ọ bụ ememme ngabiga Jehova.+