2 Ihe E Mere 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sọlọmọn si n’Obodo Devid+ kpọpụta ada Fero+ wee kpọga ya n’ụlọ o wuuru ya,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ ezie na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, n’ihi na ebe niile igbe Jehova batara bụ ebe dị nsọ.”+
11 Sọlọmọn si n’Obodo Devid+ kpọpụta ada Fero+ wee kpọga ya n’ụlọ o wuuru ya,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ ezie na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, n’ihi na ebe niile igbe Jehova batara bụ ebe dị nsọ.”+