1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ 1 Ndị Eze 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehova bụ́ Chineke m, gị onwe gị emewo ohu gị eze n’ọnọdụ Devid nna m, m ka bụkwa nwata.+ Amaghị m otú e si apụ apụ, amaghịkwa m otú e si abata abata.+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+
7 Ma Jehova bụ́ Chineke m, gị onwe gị emewo ohu gị eze n’ọnọdụ Devid nna m, m ka bụkwa nwata.+ Amaghị m otú e si apụ apụ, amaghịkwa m otú e si abata abata.+