Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.

  • 2 Ihe E Mere 29:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ha wee gbuo+ oké ehi ndị ahụ. Ndị nchụàjà wee buru ọbara ha+ fesa+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ; e mesịa, ha gburu ebule ndị ahụ+ wee fesa ọbara ha+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ha gbukwara ụmụ ebule ndị ahụ ma fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà.

  • 2 Ihe E Mere 30:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ha wee guzoro+ n’ebe ha kwesịrị iguzo dị ka ụkpụrụ na-eduzi ha si dị, dị ka iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị, ndị nchụàjà+ nọkwa na-efesa ọbara, bụ́ nke ndị Livaị nọ na-ebunye ha, n’elu ebe ịchụàjà.

  • Ndị Hibru 9:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 O fesakwara ụlọikwuu+ ahụ na arịa niile bụ́ maka ijere ọha mmadụ ozi ọbara+ ahụ n’otu aka ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya