Abụ Ọma 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+ Abụ Ọma 145:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova, ọrụ gị niile ga-eto gị,+Ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ga-agọzikwa gị.+ Jems 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+
13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+
9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+