Daniel 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe mmanya gbuwere Belshaza,+ o kwuru ka a chịtara ya arịa ọlaedo na nke ọlaọcha+ ndị Nebukadneza nna ya chịịrị n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ka eze na ndị ukwu ya, ndị iko ya na ndị nwunye ya ndị ọzọ were ha ṅụọ mmanya.+
2 Mgbe mmanya gbuwere Belshaza,+ o kwuru ka a chịtara ya arịa ọlaedo na nke ọlaọcha+ ndị Nebukadneza nna ya chịịrị n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ka eze na ndị ukwu ya, ndị iko ya na ndị nwunye ya ndị ọzọ were ha ṅụọ mmanya.+