Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Onyeisi ndị nche ahụ wee bukọrọ ihe ịgụ ọkụ na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo+ mee nakwa ndị e ji ezigbo ọlaọcha mee.+

  • 2 Ihe E Mere 36:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Arịa niile+ dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị ukwu+ ma ndị nta, na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze+ na nke ndị o mere ndị isi, o buuru ha niile laa Babịlọn.

  • Ezra 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+

  • Jeremaya 27:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 M gwara ndị nchụàjà na ndị a niile, sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Unu egela ntị n’ihe ndị amụma na-eburu unu amụma na-ekwu, sị: “Lee! A ga-esi na Babịlọn bulata arịa ụlọ Jehova n’oge na-adịghị anya!”+ N’ihi na ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+

  • Jeremaya 52:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọọrọ+ efere ukwu+ na ihe ịgụ ọkụ na ọkwá+ na ite na ihe ndọba oriọna+ na iko na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo mee+ na ndị nke e ji ezigbo ọlaọcha mee.+

  • Daniel 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ka oge na-aga, Jehova nyefere Jehoyakim eze Juda+ na ụfọdụ n’ime arịa+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke n’aka ya, o wee bute ha n’ala Shaịna,+ n’ụlọ chi ya; o wee busa arịa ndị ahụ n’ụlọ a na-edebe akụ̀ nke chi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya