Jeremaya 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee, ndị amụma na-asị ha, ‘Unu agaghị ahụ mma agha ọ bụla, ụnwụ agaghịkwa ada n’ala unu, kama, m ga-eme ka unu nwee ezi udo n’ebe a.’”+
13 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee, ndị amụma na-asị ha, ‘Unu agaghị ahụ mma agha ọ bụla, ụnwụ agaghịkwa ada n’ala unu, kama, m ga-eme ka unu nwee ezi udo n’ebe a.’”+