Jeremaya 52:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ+ bụ́ nke dị n’ụlọ Jehova ma buru ọla kọpa dum e ji rụọ ha laa Babịlọn.+
17 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ+ bụ́ nke dị n’ụlọ Jehova ma buru ọla kọpa dum e ji rụọ ha laa Babịlọn.+