2 Ndị Eze 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ. 2 Ihe E Mere 36:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Arịa niile+ dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị ukwu+ ma ndị nta, na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze+ na nke ndị o mere ndị isi, o buuru ha niile laa Babịlọn.
11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ.
18 Arịa niile+ dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị ukwu+ ma ndị nta, na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze+ na nke ndị o mere ndị isi, o buuru ha niile laa Babịlọn.