Joshụa 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+ 2 Samuel 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ụmụ Izrel, kama ha bụ ndị fọdụrụ ná ndị Amọraịt;+ ụmụ Izrel ṅụụrụ ha iyi,+ ma Sọl chọrọ igbuchapụ+ ha n’ihi ekworo+ ọ na-ekworo ụmụ Izrel na Juda.)
15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+
2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ụmụ Izrel, kama ha bụ ndị fọdụrụ ná ndị Amọraịt;+ ụmụ Izrel ṅụụrụ ha iyi,+ ma Sọl chọrọ igbuchapụ+ ha n’ihi ekworo+ ọ na-ekworo ụmụ Izrel na Juda.)