14 Jehova wee kpalie mmụọ+ Zerọbabel nwa Shieltiel, bụ́ gọvanọ Juda, kpaliekwa mmụọ Jọshụa+ nwa Jehọzadak, bụ́ nnukwu onye nchụàjà, nakwa mmụọ nke ndị niile fọdụrụ n’ime ndị Izrel; ha wee na-abata, na-arụ ọrụ dị n’ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke ha.+