2 Ọ bụ mgbe ahụ ka Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na Jeshụa+ nwa Jehọzadak biliri wee malite iwughachi ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem; ndị amụma Chineke,+ bụ́ ndị na-enyere ha aka, sokwa ha.
15 Ndị nọ n’ebe dị anya ga-abịa soro wuo ụlọ nsọ Jehova.”+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.+ Ọ ga-eme, ma ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
21 jiri ihe ọma niile kwadebe unu ime uche ya. Ka o si n’aka Jizọs Kraịst na-arụ ihe ahụ dị mma n’anya ya n’ime anyị;+ ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.