Aịzaya 56:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ndị mba ọzọ, bụ́ ndị sonyeere Jehova iji jeere ya ozi+ na iji hụ aha Jehova n’anya,+ iji bụrụ ndị ohu ya, ndị niile na-edebe ụbọchị izu ike ka ha ghara imerụ ya, ndị na-ejidesikwa ọgbụgba ndụ m ike,+ Aịzaya 60:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị mba ọzọ ga-ewu mgbidi gị,+ ndị eze ha ga-ejere gị ozi;+ n’ihi na m ga-etiworị gị ihe n’iwe m,+ ma m ga-emere gị ebere n’ihi amara m.+
6 “Ndị mba ọzọ, bụ́ ndị sonyeere Jehova iji jeere ya ozi+ na iji hụ aha Jehova n’anya,+ iji bụrụ ndị ohu ya, ndị niile na-edebe ụbọchị izu ike ka ha ghara imerụ ya, ndị na-ejidesikwa ọgbụgba ndụ m ike,+
10 Ndị mba ọzọ ga-ewu mgbidi gị,+ ndị eze ha ga-ejere gị ozi;+ n’ihi na m ga-etiworị gị ihe n’iwe m,+ ma m ga-emere gị ebere n’ihi amara m.+