1 Ndị Eze 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee mezuo ihe o kwuru+ na m ga-anọchi Devid nna m, nọkwasịkwa n’ocheeze Izrel,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru, nakwa na m ga-ewuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ,+
20 Jehova wee mezuo ihe o kwuru+ na m ga-anọchi Devid nna m, nọkwasịkwa n’ocheeze Izrel,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru, nakwa na m ga-ewuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ,+