1 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+ 2 Ihe E Mere 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee mezuo ihe o kwuru+ na m ga-anọchi Devid nna m,+ nọkwasịkwa n’ocheeze+ Izrel, dị nnọọ ka Jehova kwuru,+ nakwa na m ga-ewuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ,+
6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+
10 Jehova wee mezuo ihe o kwuru+ na m ga-anọchi Devid nna m,+ nọkwasịkwa n’ocheeze+ Izrel, dị nnọọ ka Jehova kwuru,+ nakwa na m ga-ewuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ,+