1 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ime ụmụ m niile (n’ihi na Jehova nyere m ọtụtụ ụmụ)+ ọ họọrọ Sọlọmọn+ nwa m ịnọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze Jehova ịchị Izrel. Ndị Hibru 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+
5 n’ime ụmụ m niile (n’ihi na Jehova nyere m ọtụtụ ụmụ)+ ọ họọrọ Sọlọmọn+ nwa m ịnọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze Jehova ịchị Izrel.
8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+