2 ị ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ+ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị ị ga-eweta n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-awụnyekwa ha na nkata ma gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+
9 Mgbe unu laghachikwutere m,+ debekwa ihe niile m nyere n’iwu+ ma mee ha,+ ọ bụrụgodị na ndị unu a chụsasịrị achụsasị nọ na nsọtụ eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ chịkọta+ ha, kpọlatakwa ha+ n’ebe ahụ m họọrọ ime ka aha m biri na ya.’+