2 Ihe E Mere 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+ Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Abụ Ọma 123:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Gị ka m weliri anya m lekwasị,+Gị onye bi n’eluigwe.+ Ndị Hibru 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+
27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+