6 o wukwara Belat+ na obodo niile a na-akwakọba ihe bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo niile a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya+ nakwa ihe ọ bụla dị Sọlọmọn+ mma nke masịrị ya iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn+ nakwa n’ala dum ọ na-achị.
25 Sọlọmọn wee nwee puku ụlọ ịnyịnya anọ+ na ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya+ na puku ịnyịnya agha iri na abụọ, o wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.