1 Ndị Eze 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, dị nnọọ ka m kwere Devid nna gị nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nọ n’ocheeze Izrel.’+
5 m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, dị nnọọ ka m kwere Devid nna gị nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nọ n’ocheeze Izrel.’+