1 Ndị Eze 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ha bụ́ onye kpọpụtara ndị nna nna ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ+ dị iche iche wee kpọọrọ ha isiala ma fee ha. Ọ bụ ya mere Jehova ji mee ka ọdachi a dum dakwasị ha.’”+
9 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ha bụ́ onye kpọpụtara ndị nna nna ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ+ dị iche iche wee kpọọrọ ha isiala ma fee ha. Ọ bụ ya mere Jehova ji mee ka ọdachi a dum dakwasị ha.’”+