1 Samuel 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke ndị agha iri ise iri ise,+ họpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha+ na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+
12 ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke ndị agha iri ise iri ise,+ họpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha+ na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+