Jenesis 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Nke a bụ akụkọ banyere Isọ, ya bụ, Idọm.+ 1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+
26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+