1 Ndị Eze 22:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+ Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.
48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+
9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.