1 Ndị Eze 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta. 2 Ihe E Mere 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọlaedo a na-ebutere Sọlọmọn n’otu afọ dị narị talent ọlaedo isii na iri isii na isii n’ịdị arọ,+
22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.