1 Ndị Eze 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọlaedo+ a na-ebutere Sọlọmọn n’otu afọ dị narị talent ọlaedo isii na iri isii na isii n’ịdị arọ,+ 2 Ihe E Mere 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze wee mee ka ọlaọcha na ọlaedo dịrị ọtụtụ ka nkume+ na Jeruselem; o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ ka osisi sịkamọ+ ndị dị na Shefila.+ Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+N’ihi ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+ Abụ Ọma 72:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya dịrị ndụ,+ ka e nyekwa ya ụfọdụ n’ime ọlaedo Shiba.+Ka a na-ekpekwa ekpere n’ihi ya mgbe niile;Ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ogologo ụbọchị dum.+
15 Eze wee mee ka ọlaọcha na ọlaedo dịrị ọtụtụ ka nkume+ na Jeruselem; o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ ka osisi sịkamọ+ ndị dị na Shefila.+
15 Ya dịrị ndụ,+ ka e nyekwa ya ụfọdụ n’ime ọlaedo Shiba.+Ka a na-ekpekwa ekpere n’ihi ya mgbe niile;Ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ogologo ụbọchị dum.+