Matiu 12:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda+ n’oge ikpe ya na ọgbọ a, ọ ga-amakwa ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! e nwere onye ka Sọlọmọn n’ebe a.+ Matiu 22:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ dịghị onye nwere ike ịza ya okwu ọ bụla, ọ dịghịkwa onye ọ bụla nwara ịjụ ya ajụjụ ọzọ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+
42 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda+ n’oge ikpe ya na ọgbọ a, ọ ga-amakwa ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! e nwere onye ka Sọlọmọn n’ebe a.+
46 Ọ dịghị onye nwere ike ịza ya okwu ọ bụla, ọ dịghịkwa onye ọ bụla nwara ịjụ ya ajụjụ ọzọ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+