2 Ndị Eze 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hezekaya wee gee ha ntị ma gosi ha ụlọ ndebe akụ̀+ ya dum, ọlaọcha na ọlaedo+ na mmanụ bọlsọm+ na ezigbo mmanụ na ngwá agha ya na ihe niile dị n’ebe a na-edebe akụ̀ ya. Ọ dịghị ihe Hezekaya na-egosighị ha n’ụlọ ya nakwa n’ebe niile ọ na-achị.+
13 Hezekaya wee gee ha ntị ma gosi ha ụlọ ndebe akụ̀+ ya dum, ọlaọcha na ọlaedo+ na mmanụ bọlsọm+ na ezigbo mmanụ na ngwá agha ya na ihe niile dị n’ebe a na-edebe akụ̀ ya. Ọ dịghị ihe Hezekaya na-egosighị ha n’ụlọ ya nakwa n’ebe niile ọ na-achị.+