2 Hezekaya wee malite ịṅụrị ọṅụ na ha bịara,+ o wee gosi ha ụlọ a na-edebe akụ̀ ya,+ ọlaọcha na ọlaedo na mmanụ bọlsọm+ na ezigbo mmanụ na ngwá agha ya+ na ihe niile dị n’ebe a na-edebe akụ̀ ya. Ọ dịghị ihe Hezekaya na-egosighị ha n’ụlọ ya+ nakwa n’ebe niile ọ na-achị.+