1 Ndị Eze 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Kwa afọ,+ onye ọ bụla n’ime ha na-eweta onyinye,+ bụ́ ihe ndị e ji ọlaọcha mee+ na ihe ndị e ji ọlaedo mee na uwe na ihe agha+ na mmanụ bọlsọm, ịnyịnya na ịnyịnya ibu.+
25 Kwa afọ,+ onye ọ bụla n’ime ha na-eweta onyinye,+ bụ́ ihe ndị e ji ọlaọcha mee+ na ihe ndị e ji ọlaedo mee na uwe na ihe agha+ na mmanụ bọlsọm, ịnyịnya na ịnyịnya ibu.+