2 Ihe E Mere 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Kwa afọ,+ onye ọ bụla n’ime ha na-eweta onyinye,+ bụ́ ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee+ na uwe,+ ihe agha na mmanụ bọlsọm, ịnyịnya na ịnyịnya ibu.
24 Kwa afọ,+ onye ọ bụla n’ime ha na-eweta onyinye,+ bụ́ ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee+ na uwe,+ ihe agha na mmanụ bọlsọm, ịnyịnya na ịnyịnya ibu.