-
Job 42:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ụmụnne ya ndị ikom niile na ụmụnne ya ndị inyom niile na ndị niile maara ya na mbụ+ wee na-abịakwute ya, ha na ya wee na-eri ihe+ n’ụlọ ya, ha na-asịkwa ya ndo, na-akasikwa ya obi n’ihi ọdachi dum Jehova kwere ka ọ dakwasị ya; onye ọ bụla n’ime ha wee nye ya otu mkpụrụ ego, onye nke ọ bụla nyekwara ya otu ọla e ji ọlaedo mee.
-