1 Ndị Eze 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ikpeazụ, ọ bịarutere Jeruselem ya na oké ìgwè mmadụ so ya,+ kamel+ ndị bu mmanụ bọlsọm+ na ọlaedo dị nnọọ ukwuu na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa; o wee bịakwute Sọlọmọn malite ịgwa ya ihe niile dị ya n’obi.+ Ilu 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+
2 N’ikpeazụ, ọ bịarutere Jeruselem ya na oké ìgwè mmadụ so ya,+ kamel+ ndị bu mmanụ bọlsọm+ na ọlaedo dị nnọọ ukwuu na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa; o wee bịakwute Sọlọmọn malite ịgwa ya ihe niile dị ya n’obi.+
8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+