2 Samuel 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+ Abụ Ọma 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee kpọpụta m kpọba m n’ebe sara mbara;+Ọ napụtara m, n’ihi na ihe m masịrị ya.+
25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+