1 Ndị Eze 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka nke a na-eme, Haịram zigaara eze otu narị talent ọlaedo na iri abụọ.+ Abụ Ọma 72:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+
10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+