1 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Devid bụ́ eze wee gwa ọgbakọ+ ahụ dum, sị: “Sọlọmọn nwa m, onye Chineke m họọrọ,+ bụ obere nwa,+ isi akabeghịkwa ya, ma ọrụ a dị ukwuu; n’ihi na nnukwu ụlọ a abụghị maka mmadụ,+ kama ọ bụ maka Jehova Chineke. Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+N’ihi ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+
29 Devid bụ́ eze wee gwa ọgbakọ+ ahụ dum, sị: “Sọlọmọn nwa m, onye Chineke m họọrọ,+ bụ obere nwa,+ isi akabeghịkwa ya, ma ọrụ a dị ukwuu; n’ihi na nnukwu ụlọ a abụghị maka mmadụ,+ kama ọ bụ maka Jehova Chineke.