1 Ndị Eze 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze Rehoboam wee gakwuru ndị okenye+ bụ́ ndị jeere Sọlọmọn nna ya ozi mgbe ọ dị ndụ, ka ha nye ya ndụmọdụ, o wee sị ha: “Olee ihe unu na-adụ m ọdụ ka m zaa ndị a?”+
6 Eze Rehoboam wee gakwuru ndị okenye+ bụ́ ndị jeere Sọlọmọn nna ya ozi mgbe ọ dị ndụ, ka ha nye ya ndụmọdụ, o wee sị ha: “Olee ihe unu na-adụ m ọdụ ka m zaa ndị a?”+