2 Ihe E Mere 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze Rehoboam wee gakwuru ndị okenye bụ́ ndị jeere Sọlọmọn nna ya ozi mgbe ọ dị ndụ, ka ha nye ya ndụmọdụ,+ o wee sị ha: “Olee ihe unu na-adụ m ọdụ ka m zaa ndị a?”+ Ilu 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tọọ ntị n’ala nụrụ okwu ndị maara ihe,+ ka i wee tinye obi gị n’ihe ọmụma m.+
6 Eze Rehoboam wee gakwuru ndị okenye bụ́ ndị jeere Sọlọmọn nna ya ozi mgbe ọ dị ndụ, ka ha nye ya ndụmọdụ,+ o wee sị ha: “Olee ihe unu na-adụ m ọdụ ka m zaa ndị a?”+